Job 31:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ ga-adị ka ọkụ nke ga-erepịa ihe niile m rụpụtara ma bibie ha,+Repịakwa mgbọrọgwụ* ha niile.