Job 31:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 E nweghị onye mbịarambịa m hapụrụ ka ọ rahụ n’èzí.+ M ghewere ọnụ ụzọ m oghe maka ndị njem.