Job 33:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Gịnị mere i ji ekwu na ihe o mere adịghị mma?+ Ọ̀ bụ maka na ọ saghị gị ihe niile i kwuru?+