Job 33:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke na-azọ ya ndụ* ka ọ ghara ịbanye n’olulu,*+Ka a ghara iji mma agha* laa ndụ ya n’iyi.