Job 33:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmadụ na-amụtakwa ihe mgbe o dina n’àkwà* ya, ahụ́ ana-egbu ya mgbu,Nakwa mgbe ọkpụkpụ na-afụ ya ụfụ n’akwụsịghị akwụsị,
19 Mmadụ na-amụtakwa ihe mgbe o dina n’àkwà* ya, ahụ́ ana-egbu ya mgbu,Nakwa mgbe ọkpụkpụ na-afụ ya ụfụ n’akwụsịghị akwụsị,