Job 35:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị mmadụ na-ebe ákwá ka e nyere ha aka mgbe a na-emegbu ha. Ha na-ebe ákwá ka a napụta ha n’aka ndị dike na-achị ha.+
9 Ndị mmadụ na-ebe ákwá ka e nyere ha aka mgbe a na-emegbu ha. Ha na-ebe ákwá ka a napụta ha n’aka ndị dike na-achị ha.+