Job 36:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’eziokwu, ihe m na-ekwu abụghị ụgha. Onye ma ihe niile+ nọ gị n’ihu n’ebe a.