Job 37:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O gbuchaa, a na-anụ oké ụda. Olu ya na-ada ụda ka égbè eluigwe,+Ọ naghịkwa ejichi àmụ̀mà mgbe olu ya na-ada ụda.
4 O gbuchaa, a na-anụ oké ụda. Olu ya na-ada ụda ka égbè eluigwe,+Ọ naghịkwa ejichi àmụ̀mà mgbe olu ya na-ada ụda.