Job 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ifufe mmiri na-esi n’ụlọ ya fere pụta,+Oyi na-esikwa n’ifufe si n’ebe ugwu abịa.+