Job 37:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere ndị mmadụ ji kwesị ịtụ egwu ya.+ N’ihi na ọ naghị enwe mmasị n’ebe ndị chere na ha ma ihe nọ.”+
24 Ọ bụ ya mere ndị mmadụ ji kwesị ịtụ egwu ya.+ N’ihi na ọ naghị enwe mmasị n’ebe ndị chere na ha ma ihe nọ.”+