Job 39:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 A fụọ opi, ọ na-asị, ‘Ehee!’ Ọ na-anọ n’ebe dị anya anụ ísì agha,Na-anụkwa mkpu ndị ọchịagha na-eti nakwa mkpu agha.+ Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:25 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 15
25 A fụọ opi, ọ na-asị, ‘Ehee!’ Ọ na-anọ n’ebe dị anya anụ ísì agha,Na-anụkwa mkpu ndị ọchịagha na-eti nakwa mkpu agha.+