Job 41:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 È nwere onye bu ụzọ nye m ihe ọ bụla nke mere m ga-eji kwụghachi ya ihe o nyere m?+ Ihe niile dị n’ụwa* bụ nke m.+
11 È nwere onye bu ụzọ nye m ihe ọ bụla nke mere m ga-eji kwụghachi ya ihe o nyere m?+ Ihe niile dị n’ụwa* bụ nke m.+