Job 41:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Akụ́ anaghị eme ka ọ gbaa ọsọ. E jiri èbè* gbaa ya nkume, ọ na-adị ya ka à tụrụ ya ahịhịa ọka.