Job 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Job kpechaara ndị enyi ya ekpere,+ Jehova mere ka Job kwụsị ịta ahụhụ,+ meekwa ka ọ bụrụghachi ọgaranya. Jehova nyere ya ihe niile o nweburu okpukpu abụọ.+
10 Mgbe Job kpechaara ndị enyi ya ekpere,+ Jehova mere ka Job kwụsị ịta ahụhụ,+ meekwa ka ọ bụrụghachi ọgaranya. Jehova nyere ya ihe niile o nweburu okpukpu abụọ.+