11 Ụmụnne ya ndị nwoke niile na ụmụnne ya ndị nwaanyị niile na ndị niile bụ́bu ndị enyi ya+ bịakwutere ya soro ya rie nri n’ụlọ ya. Ha sịrị ya ndo ma kasie ya obi maka nsogbu niile Jehova kwere ka ha bịara ya. Onye ọ bụla n’ime ha nyere ya otu mkpụrụ ego na otu mgbaaka ọlaedo.