Abụ Ọma 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Kwanyerenụ ọkpara ya ùgwù,*+ ma ọ́ bụghị ya, Chineke* ga-ewe iwe,Unu ewee laa n’iyi,+N’ihi na o nwere ike iwe iwe ngwa ngwa. Ndị niile na-agbaba n’ime ya na-enwe obi ụtọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Ụlọ Nche,5/15/2006, p. 17-187/15/2004, p. 19-20
12 Kwanyerenụ ọkpara ya ùgwù,*+ ma ọ́ bụghị ya, Chineke* ga-ewe iwe,Unu ewee laa n’iyi,+N’ihi na o nwere ike iwe iwe ngwa ngwa. Ndị niile na-agbaba n’ime ya na-enwe obi ụtọ.