Abụ Ọma 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, ị bụ onye ezi omume. Biko, duo m n’ihi ndị iro m. Mee ka m nwee ike ịga n’ụzọ gị n’enweghị ihe ga-eme ka m daa.+
8 Jehova, ị bụ onye ezi omume. Biko, duo m n’ihi ndị iro m. Mee ka m nwee ike ịga n’ụzọ gị n’enweghị ihe ga-eme ka m daa.+