Abụ Ọma 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na e nweghị ihe ha na-ekwu e nwere ike ịtụkwasị obi. Ihe juru ha n’obi bụ naanị ịkpọasị. Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha na-eto mmadụ otuto elu ọnụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 1/2024, p. 9-10
9 N’ihi na e nweghị ihe ha na-ekwu e nwere ike ịtụkwasị obi. Ihe juru ha n’obi bụ naanị ịkpọasị. Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha na-eto mmadụ otuto elu ọnụ.+