Abụ Ọma 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Chineke, ị ga-ekwu na ikpe mara ha. Atụmatụ ha ga-akpatara ha ọdachi.+ Ka a chụpụ ha n’ihi na ihe ọjọọ ha na-eme dị ọtụtụ,N’ihi na ha enupụrụla gị isi.
10 Ma, Chineke, ị ga-ekwu na ikpe mara ha. Atụmatụ ha ga-akpatara ha ọdachi.+ Ka a chụpụ ha n’ihi na ihe ọjọọ ha na-eme dị ọtụtụ,N’ihi na ha enupụrụla gị isi.