Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị.
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị.