Abụ Ọma 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ude m na-asụ emeela ka ike gwụ m.+ Anya mmiri m na-ede àkwà* m abalị niile. Ákwá m na-ebe na-eme ka anya mmiri m dee ihe m ji edina ala.+
6 Ude m na-asụ emeela ka ike gwụ m.+ Anya mmiri m na-ede àkwà* m abalị niile. Ákwá m na-ebe na-eme ka anya mmiri m dee ihe m ji edina ala.+