Abụ Ọma 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A ga-eme ka ihere mee ndị iro m niile, obi adaa ha mbà. Ihere ga-ejide ha na mberede, ha alaghachi azụ.+
10 A ga-eme ka ihere mee ndị iro m niile, obi adaa ha mbà. Ihere ga-ejide ha na mberede, ha alaghachi azụ.+