Abụ Ọma 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova Chineke m, ọ bụ gị ka m ji mere ebe mgbaba.+ Zọpụta m n’aka ndị niile na-akpagbu m, napụtakwa m.+
7 Jehova Chineke m, ọ bụ gị ka m ji mere ebe mgbaba.+ Zọpụta m n’aka ndị niile na-akpagbu m, napụtakwa m.+