Abụ Ọma 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eto Jehova maka na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi.+ M ga-abụ abụ iji too aha Jehova+ Onye Kacha Elu.+
17 M ga-eto Jehova maka na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi.+ M ga-abụ abụ iji too aha Jehova+ Onye Kacha Elu.+