Abụ Ọma 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+
14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+