Abụ Ọma 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-abụ ndị mmadụ ọnụ mgbe niile, na-agha ụgha, na-eyikwa ndị mmadụ egwu.+ Ọ na-eji ire ya akpata nsogbu, jirikwa ya na-ekwu okwu ọjọọ.+
7 Ọ na-abụ ndị mmadụ ọnụ mgbe niile, na-agha ụgha, na-eyikwa ndị mmadụ egwu.+ Ọ na-eji ire ya akpata nsogbu, jirikwa ya na-ekwu okwu ọjọọ.+