Abụ Ọma 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ na-ezo n’ebe dị nso n’obodo chechie ndị mmadụ. Ọ na-esi n’ebe o zoro pụta gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin] Ọ na-achagharị anya, na-achọ onye ga-adaba n’aka ya.+
8 Ọ na-ezo n’ebe dị nso n’obodo chechie ndị mmadụ. Ọ na-esi n’ebe o zoro pụta gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin] Ọ na-achagharị anya, na-achọ onye ga-adaba n’aka ya.+