Abụ Ọma 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, biko, bilie.+ Chineke, biko, kpaa ike.*+ Echefula ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka.+