Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ị na-ahụ ndị ahụ na-akpata nsogbu na ahụhụ. Ị na-ele anya hụ ha ma lebara ha anya.+ Onye dabara n’aka ha na-arịọ gị ka i nyere ya aka.+ Ọ bụ gị na-enyere nwa na-enweghị nna* aka.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:14 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2, p. 289
14 Ma ị na-ahụ ndị ahụ na-akpata nsogbu na ahụhụ. Ị na-ele anya hụ ha ma lebara ha anya.+ Onye dabara n’aka ha na-arịọ gị ka i nyere ya aka.+ Ọ bụ gị na-enyere nwa na-enweghị nna* aka.+