Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+
17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+ Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+