Abụ Ọma 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Jehova bụ onye ezi omume;+ ezi omume na-amasị ya.+ Ndị ezi omume ga-ahụ ihu ya.*+