Abụ Ọma 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị na-asị: “Anyị ga-eji ire anyị merie. Anyị ga-eji ọnụ* anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?”+
4 Ndị na-asị: “Anyị ga-eji ire anyị merie. Anyị ga-eji ọnụ* anyị na-ekwu ihe masịrị anyị. Ònye ga-abụ nna anyị ukwu?”+