Abụ Ọma 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha: “Jehova adịghị.”+ Ha na-eme omume rụrụ arụ, na-emekwa ihe ọjọọ dị iche iche. E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:1 Ụlọ Nche,10/1/1997, p. 6-7
14 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha: “Jehova adịghị.”+ Ha na-eme omume rụrụ arụ, na-emekwa ihe ọjọọ dị iche iche. E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+