Abụ Ọma 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ dị m ka ya bụrụ na a ga-esi na Zayọn zọpụta ndị Izrel.+ Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka ndị Izrel nweekwa obi ụtọ Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha.
7 Ọ dị m ka ya bụrụ na a ga-esi na Zayọn zọpụta ndị Izrel.+ Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka ndị Izrel nweekwa obi ụtọ Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha.