Abụ Ọma 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ naghị ekwutọ* mmadụ.+ Ọ naghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ,+Ọ naghịkwa ekwujọ ndị enyi ya.*+