Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+ Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:2 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 141/15/1995, p. 10-11
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+ Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+