Abụ Ọma 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji.+ Ntọala ugwu dị iche iche mara jijiji,Ṅagharịakwa n’ihi na a kpasuola Chineke iwe.+
7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji.+ Ntọala ugwu dị iche iche mara jijiji,Ṅagharịakwa n’ihi na a kpasuola Chineke iwe.+