Abụ Ọma 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ gbapụrụ akụ́ ya wee chụsasịa ndị iro ya.+ O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ha agharazie ịma ihe ha ga-eme eme.+
14 Ọ gbapụrụ akụ́ ya wee chụsasịa ndị iro ya.+ O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ha agharazie ịma ihe ha ga-eme eme.+