Abụ Ọma 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova na-akwụ m ụgwọ maka na m bụ onye ezi omume.+ Ọ na-akwụ m ụgwọ maka na aka m dị ọcha.+