Abụ Ọma 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka Jehova kwụọ m ụgwọ n’ihi na m bụ onye ezi omume+Nakwa n’ihi na aka m dị ọcha n’anya ya.+