Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m iwe ji. Chineke, ị na-ebugo m ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru.+ Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.
48 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m iwe ji. Chineke, ị na-ebugo m ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru.+ Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.