Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41 Ụlọ Nche,10/1/2000, p. 13-14
8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+