Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Aka gị ga-akpara ndị iro gị niile. Aka gị siri ike* ga-ejide ndị kpọrọ gị asị.