Abụ Ọma 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 A na-ahụzi ọkpụkpụ m niile anya.*+ Ndị iro m na-ele m anya. Ha kporopụrụ anya na-ele m.