Abụ Ọma 22:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ.+ Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+ Na-enwenụ obi ụtọ* ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:26 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 60
26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ.+ Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+ Na-enwenụ obi ụtọ* ruo mgbe ebighị ebi.