Abụ Ọma 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ònye ka Eze a dị ebube bụ? Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ọ bụ ya bụ Eze ahụ dị ebube.+ (Sila)