Abụ Ọma 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’eziokwu, e nweghị onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+ Ma ihere ga-eme ndị na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ n’enweghị ihe kpatara ya.+
3 N’eziokwu, e nweghị onye nwere olileanya n’ebe ị nọ ihere ga-eme.+ Ma ihere ga-eme ndị na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ n’enweghị ihe kpatara ya.+