-
Abụ Ọma 27:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ugbu a, emeriela m ndị iro m niile gbara m gburugburu.
M ga-etikwa mkpu ọṅụ mgbe m na-achụ àjà n’ụlọikwuu ya.
M ga-abụku Jehova abụ otuto.
-