Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.
12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.