Abụ Ọma 31:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anụla m ọtụtụ ihe ọjọọ ndị mmadụ na-ekwu. Ụjọ zuru m ahụ́.+ Mgbe ha gbakọtara ka otu onye ka ha mesie m ike,Ha na-akpa nkata ka ha gbuo m.*+
13 Anụla m ọtụtụ ihe ọjọọ ndị mmadụ na-ekwu. Ụjọ zuru m ahụ́.+ Mgbe ha gbakọtara ka otu onye ka ha mesie m ike,Ha na-akpa nkata ka ha gbuo m.*+